ịgba ibe
ịgba ibe
Nkọwa dezie
Nke a bụ ụzọ iji ihe onye nwere nara ihe o nweghị, emechaa ọ werekwa ihe ahụ o nyere ma ọ kwụchaa ụgwọ oji.
Nkejiasụsụ dezie
ngwaa
ọmụmaatụ dezie
Ihe ndị a ka enwere ike iji gbaa ibe ala, ụlọ, ụgbọala, wee dịrị gawa.