ịchụàjà
ịchụàjà
Nkọwa
deziemmadụ ịnye ihe dị ya oke mkpa n'olileanya ị nweta ihe ọzọ maọbụ igbalahụ aghọm dị ukwuu. Inye chi mmadụ kenyere na ya onyinye. Hụkwa àjà maka nghọta zuru oke.
Nkejiasụsụ
dezieNgwaa
Ọmụmaatụ
dezieỌ bụ nna ya na-ahụ maka ịchụàjà n'obodo ha
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezienchụàjà