ịchọ ọdịmma nanị onwe

Nkọwa dezie

  • omume, ma ọ bụ ebumnobi nke mmadụ na-enweghị nchebara echiche maka ndị ọzọ;
  • mmadụ na-echegbu onwe ya n'ụzọ ọ ga esi nweta uru onwe onye ma ọ bụ ihe ụtọ nke aka ya

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • ọ bụ onye na-achọ ọdịmma onwe ya naanị
  • mmadụ ị na chọ ọdịmma onwe onye nanị abụghị omume ọma

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

selfish