nkọwa dezie

Ihe ndị a na-ete n'ahụ iji gbanwe ma ọ bụ mee ka mma mmadụ pụtakwo ìhè.

nkejiasụsụ dezie

Aha

ọmụmaatụ dezie

O jiri ego nri ha zụrụ urintecha n'ahịa.

mkpọpụta dezie

olumba dezie

Ulintecha

ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

https://en.wiktionary.org/wiki/cosmetics