ófé
Nkọwa
dezieNke a bụ nri ihe eji esi ya gụnyere mmiri ma ọ bụ ihe azapụtara mmiri nke ana akwakọjunye azụ, anụ, okporoko, akwụkwọ nri dgz ,na ụfọdụ ihe n'ejide ume ofe na ụmụ irighiri ụtọ ga eme ka ụtọ ya zuo okè.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Nne ochie n'esi ofe ma ofe ya n'ekpo okporoko.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
deziemíírí(ngokpala in Imo)