òtù

Nkọwa

dezie

ndị mmadụ ịchịkọta onwe ha ọnụ maka imejupụta ōtù ebumnobi ma ọ bụ karịa

Nkejiasụsụ

dezie

Āhà

Ọmụmaatụ

dezie

Ị nọ n'òtù ụmụntorọbịa (youth association) obodo unu? Òtù ndị ọrụ (workers union) n'ala anyị nyere Gọọmentị Etiti ōtù izuụka iwepụ ego o tụkwasịrị n'ọnụ ahịa mmanụ petrolu ma ọ bụ ha gbaa abụbụ ọrụ. Òtù Ụmụnwayị Katọliki (Catholic Women Organization) rụrụ ebe a na-àzụ̀ ụmụagbọghọbịa n'ọrụaka n'Ogui Enugu.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

English

dezie

[1] [2] [3]

French

dezie

[4]

Spanish

dezie

[5]