ígwè onyoonyo

Nkọwa

dezie

""ígwè onyoonyo"" bụ igwe nzikọrịta ozi eletrọnịkị nke na-enye ohere ịnyefe ihe onyonyo a na-ahụ anya, na-adakarị ụda.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ada na-ekiri ihe nkiri na ígwè onyoonyo.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntughari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Television