ìté ìmé

Nkowa dezie

ìté ìmé bụ mwepụ afọ ìmé mmadu na achọghi na-erughi eru.

Nkejiasụsụ dezie

aha ìté ìmé bụ okwu na akọwa ihe.

Ọmụmaatụ dezie

  1. Obiageli tere ime na ụlọ nna ya
  2. Ìté ìmé bụ arụ na ala Igbo.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Iwepụ afọ ìmé

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

abortion