ìsì

Ìsì

Nkọwa dezie

Ọnọdụ ahụghị ụzọ. E jikwa atụnyere onye hụchara ihe ọgbụba ama ma gaa n'ihu ị daba n'ihe mberede.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Nwata ahụ bụ onyeìsì

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ịshi

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

blindness

French dezie

aveugle