àkpà
Akpa
Nkọwa dezie
- Akpa bụ ihe eji ebu ihe nke enwere ike iji akpụkpọ anụ, rọba,akwa maọbụ akwụkwọ mee.
- A na-eji ya ebu ihe di iche iche.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Akpa E nwere udi akpa di iche iche. Akpa Akwụkwọ,Akpa eji eje Ahia,Akpa eji eme Njem.w.d.g.
- Akpa ọcha ahụ buru ibu.
- E nwere m Akpa
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie
English dezie
German dezie
French dezie
Italian dezie