Íkè
íkè
Nkọwa
dezienke a bụ nkọwa nke mpaghara ahụ nke nwere anụkpa ahụ dị nro, nuputa enupụta ma nwee nkewa dị na mgbadata azu ma di na mgbago apata. ọ bụkwa ebe esi anyụ nsị.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezie- Agbisi gbara ya n'ike.
- A gbara ya ọgwụ n'ike.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieọnụshị(Ubakala in Umuahia)