Nkowa dezie

Obara bu ya ji ndu ihe obula ekereeke bu anumaanu. O bu ya n'ebughari ihe obula kwesiri ka ebugharia ya n'ahu anumaanu nke gunyere ikuku ndu, nri ndi agbariri agbari na ihe ndi ozo.

Odi uzo ihe ano mejuputara obara: 1. Obara òdò òdò (red blood cells) nke n'ahu maka ibughari ikuku ndu n'ahu anumaanu. 2.Obara óchá (white blood cells) nke n'ahu maka nchekwa nke ahu anumaanu megide ņjé na íhé ndi ozo n'ebute oria. 3.Obara mkpuchi (blood platelets) nke n'ahu maka ikpuchi akuku ahu anumaanu obula nwere ónyá, ka ņjé ghara isi n'ónyá ahu banye anumaanu ahu àrú. 4. Obara nkesa nri (blood plasma) nke oru ya bu ibughari nri ndi agbaririla agbari n'akuku ahu niile nke anumaanu ahu.

Nkejiasusu dezie

Áhà

Omumaatu dezie

Obara m di óké ónú ahia, achoghi m iji ya mee ihe egwuregwu

Olumba dezie

Obala (Anambra, Enugu)

Ntughari n'asusu ozo dezie

Bekee dezie

blood


Otu:Aha