ntị
akụkụ anụ ahụ nke eji anụ ihe na anọ̀ n'isi, nke na-emekwa ka mmadụ maọbụ anụmanụ guzo ọfụma. Ọ na-adịkarị abụọ, otu n'aka nri nke ọzọ n'aka ekpe.
aha
Ọdịmma ige ntị ọfụma
ear
oreille