Nkọwa dezie

Nke a bụ atụmatụ dị iche iche gbasara ụzọ aga esi lebara mgbanwe Ihu Igwe anya. Okpomọkụ gburugburu ụwa n'esite karị na mgbalị mmadụ iji chụta ego nke n'eme ka etinye aka n'ọtụ̀tụ ihe nwere ike ibute mgbanwe Ihu Igwe ọkacha ịgba ihe ọkụ nke n'enwepụta anwụrụ̀ ọkụ.Mmejupụ̀ta Ụlọ ọrụ n'arụpụta ọtụtụ ihe iji kwalite akụ na ụba kpatara amụma a.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Amụma ihu igwe nke otú a bụ ibelata anwụrụ sị na ụgbọelu.

Mkpọpụta dezie

Amụma ihu igwe


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Politics_of_climate_change